Toptube Video Search Engine



Title:Chiké - Man Not God [Lyric Video]
Duration:02:47
Viewed:141,912
Published:19-06-2024
Source:Youtube

"Man Not God" is a soul-stirring folk ballad inspired by the classic "Ife Si Na Chi" by Celestine Ukwu. With haunting melodies and soulful vocals by Chike, it invites listeners to reflect deeply on their life journeys and divine influence. Rich acoustic instrumentation and heartfelt delivery enrich this powerful anthem of humility and faith. LYRICS: Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu Onye si na nya bu chi Oya make you come make you show your power Onye si na nya bu chi Oya make you come make you show your power Maka na ife no uwa si na chi ya dị mma Ife nọ uwa si na chi ya dị mma Ife nọ uwa si na chi ya dị mma Ife nọ uwa si na chi ya dị mma Ife nọ uwa si na chi ya dị mma Kenebechi Kenebechi Kenebechi Na mmadụ abụchi Kenebechi Kenebechi Na mmadụ abụrọ chukwu I know a man wey think say he be God And when he talk He want make we pause Na him be court Na him sef be judge Kenebechi Na mmadụ abụrọ chukwu If you know a man Wey think say he be God Make the call Invite them all Ọ bụlụ ọgwụ nya gwọlu biaba Ọ bụlu ọnụ nya kwụlụ kwụte Ọ bụrụ Ike nya kelu keta Uwa g’amalali ike bu ikechi Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu Ọnụ na ekwu na madụ abụrọ chukwu Onye si na nya bu chi Nya mekele ife oji bụlụ chukwu Onye si na nya bu chi Oya make you come make your show your power Maka na Ife eluwa si na chi ya dị mma Ife eluwa si na chi ya dị mma Ife eluwa si na chi ya dị mma Eziokwu Onye si na nya bu chi Nya mekele ife oji bụlụ chukwu Onye si na nya bu chi Oya make you come make you show your power Songwriters – Celestine Ukwu, Osebuka Chike-Ezekpeazu Producer – DeeYasso Violin - Femi Ojetunde Mixing & Mastering – NewMix Photography – Chuchu Ojekwe Art Design - Nazquiat



SHARE TO YOUR FRIENDS


Download Server 1


DOWNLOAD MP4

Download Server 2


DOWNLOAD MP4

Alternative Download :